14 Ha anwụọla; ha agaghị adị ndụ.+ Ha bụ ndị na-adịghị ndụ,+ ha agaghị ebili.+ N’ihi ya, ị tụgharịwo chee ihu n’ebe ha nọ ka i wee laa ha n’iyi, ka a ghara ịkpọtụkwa ha aha.+
21 “‘Ndị kasị ike n’etiti ndị dike ga-esi n’ime Shiol gwa ya okwu, ya na ndị na-enyere ya aka.+ Ha ga-agbada n’ala;+ ha ga-atọgbọrọ n’ala dị ka ndị a na-ebighị úgwù, ndị e ji mma agha gbuo.