Aịzaya 15:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Ọ gbagowo n’Ụlọ Nsọ nakwa na Daịbọn,+ n’ebe ndị dị elu, ịkwa ákwá. Moab na-eti mkpu ákwá n’ihi Nibo+ nakwa n’ihi Medeba.+ Isi ndị niile nọ n’ime ya kwọchara akwọcha;+ a kpụrụ ajị agba ọ bụla akpụ. Jeremaya 48:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 E menyewo Moab ihere, n’ihi na e menyewo ya oké ụjọ.+ Kwaa ákwá, tie mkpu ákwá. Kọọnụ n’Anọn+ na e bukọrọwo ihe Moab.
2 Ọ gbagowo n’Ụlọ Nsọ nakwa na Daịbọn,+ n’ebe ndị dị elu, ịkwa ákwá. Moab na-eti mkpu ákwá n’ihi Nibo+ nakwa n’ihi Medeba.+ Isi ndị niile nọ n’ime ya kwọchara akwọcha;+ a kpụrụ ajị agba ọ bụla akpụ.
20 E menyewo Moab ihere, n’ihi na e menyewo ya oké ụjọ.+ Kwaa ákwá, tie mkpu ákwá. Kọọnụ n’Anọn+ na e bukọrọwo ihe Moab.