Aịzaya 10:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Ọ ga-erukwa n’ụbọchị ahụ, na ọ dịkwaghị mgbe ndị fọdụrụ n’Izrel+ na ndị lanahụrụ alanahụ n’ụlọ Jekọb ga-adabere n’onye ahụ nke na-eti ha ihe,+ ha ga-adaberekwa n’ebe Jehova, bụ́ Onye Nsọ Izrel,+ nọ, n’eziokwu.+ Aịzaya 29:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Ndị dị umeala n’obi+ ga-emekwa ka ọṅụ ha na-enwe n’ime Jehova dị ukwuu karị, ọbụna ndị ogbenye n’etiti ụmụ mmadụ ga-aṅụrị ọṅụ n’Onye Nsọ Izrel,+ Maịka 7:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ma mụ onwe m, m ga na-ele anya Jehova.+ M ga-echere Chineke nke nzọpụta m.+ Chineke m ga-anụ olu m.+
20 Ọ ga-erukwa n’ụbọchị ahụ, na ọ dịkwaghị mgbe ndị fọdụrụ n’Izrel+ na ndị lanahụrụ alanahụ n’ụlọ Jekọb ga-adabere n’onye ahụ nke na-eti ha ihe,+ ha ga-adaberekwa n’ebe Jehova, bụ́ Onye Nsọ Izrel,+ nọ, n’eziokwu.+
19 Ndị dị umeala n’obi+ ga-emekwa ka ọṅụ ha na-enwe n’ime Jehova dị ukwuu karị, ọbụna ndị ogbenye n’etiti ụmụ mmadụ ga-aṅụrị ọṅụ n’Onye Nsọ Izrel,+
7 Ma mụ onwe m, m ga na-ele anya Jehova.+ M ga-echere Chineke nke nzọpụta m.+ Chineke m ga-anụ olu m.+