2 Ndị Eze 23:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Eze kwatukwara ebe ịchụàjà niile ndị eze Juda wuru, bụ́ ndị dị n’elu ụlọ elu+ Ehaz, kwatusịakwa ebe ịchụàjà+ Manase wuru n’ogige abụọ ndị dị n’ụlọ Jehova, e mesịa, o gwepịara ha n’ebe ahụ, o wee wụfuo ntụ ha n’iyi ndagwurugwu Kidrọn. 2 Ndị Eze 23:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 O wee kụrisịa+ ogidi nsọ, gbutusịa ogwe osisi dị nsọ, werekwa ọkpụkpụ ndị mmadụ wụjuo n’ebe ha dịbu. Abụ Ọma 79:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 79 Chineke, ndị mba ọzọ abatawo n’ihe nketa gị;+Ha emerụwo ụlọ nsọ gị;+Ha emewo ka Jeruselem bụrụ mkpọmkpọ ebe.+ Ezikiel 7:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 M ga-enyefe ya n’aka ndị ala ọzọ ka ha bukọrọ ya, nyefeekwa ya n’aka ndị ajọ omume nke ụwa ka ha buru ya,+ ha ga-emetọkwa ya.
12 Eze kwatukwara ebe ịchụàjà niile ndị eze Juda wuru, bụ́ ndị dị n’elu ụlọ elu+ Ehaz, kwatusịakwa ebe ịchụàjà+ Manase wuru n’ogige abụọ ndị dị n’ụlọ Jehova, e mesịa, o gwepịara ha n’ebe ahụ, o wee wụfuo ntụ ha n’iyi ndagwurugwu Kidrọn.
14 O wee kụrisịa+ ogidi nsọ, gbutusịa ogwe osisi dị nsọ, werekwa ọkpụkpụ ndị mmadụ wụjuo n’ebe ha dịbu.
79 Chineke, ndị mba ọzọ abatawo n’ihe nketa gị;+Ha emerụwo ụlọ nsọ gị;+Ha emewo ka Jeruselem bụrụ mkpọmkpọ ebe.+
21 M ga-enyefe ya n’aka ndị ala ọzọ ka ha bukọrọ ya, nyefeekwa ya n’aka ndị ajọ omume nke ụwa ka ha buru ya,+ ha ga-emetọkwa ya.