Jeremaya 19:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ụlọ ndị dị na Jeruselem na ụlọ ndị eze Juda, bụ́ ndị na-adịghị ọcha, ya bụ, ụlọ niile dị n’elu ụlọ bụ́ ebe ha na-esurere ìgwè ihe ndị dị n’eluigwe+ ihe nsure ọkụ ma na-awụsara chi ọzọ dị iche iche àjà ihe ọṅụṅụ,+ ga-adị ka Tofet.’”+ Zefanaya 1:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 bipụkwa ndị na-anọ n’elu ụlọ akpọrọ ìgwè ihe ndị dị n’eluigwe isiala,+ nakwa ndị na-akpọ isiala,+ bụ́ ndị na-aṅụrụ Jehova iyi+ ma jiri Malkam na-aṅụ iyi;+
13 Ụlọ ndị dị na Jeruselem na ụlọ ndị eze Juda, bụ́ ndị na-adịghị ọcha, ya bụ, ụlọ niile dị n’elu ụlọ bụ́ ebe ha na-esurere ìgwè ihe ndị dị n’eluigwe+ ihe nsure ọkụ ma na-awụsara chi ọzọ dị iche iche àjà ihe ọṅụṅụ,+ ga-adị ka Tofet.’”+
5 bipụkwa ndị na-anọ n’elu ụlọ akpọrọ ìgwè ihe ndị dị n’eluigwe isiala,+ nakwa ndị na-akpọ isiala,+ bụ́ ndị na-aṅụrụ Jehova iyi+ ma jiri Malkam na-aṅụ iyi;+