-
Jeremaya 44:17Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
17 kama anyị ga-eme ihe niile anyị ji ọnụ anyị kwuo,+ ya bụ, isurere ‘eze nwaanyị nke eluigwe’+ ihe nsure ọkụ na ịwụsara ya àjà ihe ọṅụṅụ+ dị nnọọ ka anyị onwe anyị+ na nna nna anyị hà+ na ndị eze anyị+ na ndị isi anyị mere n’obodo ndị dị na Juda nakwa n’okporo ámá ndị dị na Jeruselem, mgbe anyị na-eriju afọ, mgbe ihe dịkwaara anyị mma, anyị ahụghịkwa ọdachi ọ bụla ma ọlị.+
-