Aịzaya 1:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Olee ebe fọrọ a ga-etikwu unu ihe,+ ebe ọ bụ na unu ka na-enupụ isi?+ Isi dum na-arịa ọrịa, obi dum dakwara mbà.+ Jeremaya 5:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Jehova, ọ́ bụghị ikwesị ntụkwasị obi ka anya gị na-achọ ịhụ?+ I tiwo ha ihe,+ ma ha adaghị ọrịa.+ I kpochapụrụ ha.+ Ha jụrụ ịnara ịdọ aka ná ntị.+ Ha mere ka ihu ha sie ike karịa nkume dị elu.+ Ha jụrụ ịlọghachi.+ Zefanaya 3:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 O geghị ntị n’olu ọ bụla;+ ọ naraghị ịdọ aka ná ntị.+ Ọ tụkwasịghị Jehova obi.+ Ọ bịaghị Chineke ya nso.+
5 Olee ebe fọrọ a ga-etikwu unu ihe,+ ebe ọ bụ na unu ka na-enupụ isi?+ Isi dum na-arịa ọrịa, obi dum dakwara mbà.+
3 Jehova, ọ́ bụghị ikwesị ntụkwasị obi ka anya gị na-achọ ịhụ?+ I tiwo ha ihe,+ ma ha adaghị ọrịa.+ I kpochapụrụ ha.+ Ha jụrụ ịnara ịdọ aka ná ntị.+ Ha mere ka ihu ha sie ike karịa nkume dị elu.+ Ha jụrụ ịlọghachi.+
2 O geghị ntị n’olu ọ bụla;+ ọ naraghị ịdọ aka ná ntị.+ Ọ tụkwasịghị Jehova obi.+ Ọ bịaghị Chineke ya nso.+