Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Jeremaya 3:9
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 9 Ọ na-agba akwụna n’ihi ụzọ iberiibe o si ele ihe anya, o wee na-emerụ ala ya,+ ya na nkume na osisi wee na-akwa iko;+

  • Jeremaya 9:2
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 2 A sị nnọọ na m nwere ebe ndị njem na-arahụ n’ala ịkpa!+ M gaara ahapụ ndị m, si n’ebe ha nọ pụọ, n’ihi na ha niile bụ ndị na-akwa iko,+ nzukọ ukwu nke ndị aghụghọ;+

  • Jeremaya 13:27
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 27 iko ị na-akwa+ na ubé ị na-ebe dị ka ịnyịnya,+ omume rụrụ arụ ị na-eme n’ịgba akwụna. Ahụwo m ihe arụ gị+ n’elu ugwu nta ndị dị n’ọhịa. Ahụhụ ga-adịrị gị, Jeruselem! Ị pụghị ịdị ọcha+—ọ̀ bụ ruo ole mgbe?”+

  • Ezikiel 16:32
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 32 Nwunye nke na-akwa iko na-anabata ndị ọzọ kama ịnabata di ya.+

  • Hosia 7:4
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 4 Ha niile bụ ndị na-akwa iko.+ Ha dị ka ekwú ọkụ nke onye na-eme achịcha menwuru ọkụ, nke ọ na-akwụsị ịkwanye ọkụ mgbe ọ gwọchara ntụ ọka,* ruo mgbe o koro eko.

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya