Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Jeremaya 2:25
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 25 Kwụsị ịgba ụkwụ ọtọ, kwụsịkwa ime ka akpịrị na-akpọ gị nkụ.+ Ma ị sịrị, ‘Ọ baghị uru!+ Ee e, kama ahụrụ m ndị mba ọzọ n’anya,+ ọ bụ ha ka m ga-eso.’+

  • Jeremaya 3:1
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 3 A na-ekwu, sị: “Ọ bụrụ na nwoke achụpụ nwunye ya, nwaanyị ahụ ahapụ ya gaa lụọ di ọzọ, nwoke ahụ ò kwesịrị ịkpọrọ nwaanyị ahụ ọzọ?”+

      Ọ̀ bụ na e merụbeghị ala ahụ?+

      “Gị na ọtụtụ ndị enyi gị akwawo iko;+ ị̀ ka ga-alaghachikwute m?”+ ka Jehova kwuru.

  • Jeremaya 3:20
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 20 ‘N’ezie, dị ka nwunye nke ji aghụghọ hapụ di ya,+ otú ahụ ka unu, bụ́ ụlọ Izrel, ghọworo m aghụghọ,’+ ka Jehova kwuru.”

  • Hosia 3:1
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 3 Jehova wee sị m: “Gaghachi hụ nwaanyị n’anya, bụ́ onye nwoke ọzọ hụrụ n’anya,+ bụ́ nwaanyị na-akwa iko, hụ ya n’anya dị ka Jehova si hụ ụmụ Izrel n’anya+ mgbe ha na-agakwuru chi ọzọ dị iche iche+ wee na-enwe mmasị n’ịchụrụ ha achịcha mkpụrụ vaịn a mịrị amị n’àjà.”+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya