25 M ga-emekwa ka mma agha nke na-abọ ọbọ+ maka ọgbụgba ndụ+ m bịakwasị unu; unu ga-agbakọta n’obodo unu dị iche iche, m ga-eme ka ọrịa na-efe efe bịa n’etiti unu,+ a ga-enyefekwa unu n’aka ndị iro.+
15 N’ihi na, ‘lee, m na-akpọ ezinụlọ niile nke alaeze ndị dị n’ebe ugwu òkù,’ ka Jehova kwuru;+ ‘onye ọ bụla n’ime ha ga-abịakwa debe ocheeze ya n’ọnụ ụzọ ámá Jeruselem,+ ka ha wakpo mgbidi ya niile gbaa gburugburu na obodo niile dị na Juda.+
15 “Ụlọ Izrel, lee, m ga-eme ka mba si ebe dị anya bịa wakpo unu,”+ ka Jehova kwuru. “Ọ bụ mba na-adịgide adịgide.+ Ọ bụ mba dịwara kemgbe oge ochie, mba unu na-amaghị asụsụ ha, unu apụghịkwa ịghọta ihe ha na-ekwu.