Jeremaya 22:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Kwuo, sị, “Nụrụ ihe Jehova kwuru, gị eze Juda, onye nọ n’ocheeze Devid,+ gị na ndị na-ejere gị ozi, tinyere ndị gị, bụ́ ndị na-esi n’ọnụ ụzọ ámá ndị a abata.+ Jeremaya 28:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 O wee ruo n’afọ ahụ, ná mmalite ọchịchị Zedekaya+ bụ́ eze Juda, n’afọ nke anọ, n’ọnwa nke ise, na Hananaya+ nwa Azọ, bụ́ onye amụma si Gibiọn,+ gwara m n’ụlọ Jehova n’ihu ndị nchụàjà nakwa n’ihu mmadụ niile, sị:
2 Kwuo, sị, “Nụrụ ihe Jehova kwuru, gị eze Juda, onye nọ n’ocheeze Devid,+ gị na ndị na-ejere gị ozi, tinyere ndị gị, bụ́ ndị na-esi n’ọnụ ụzọ ámá ndị a abata.+
28 O wee ruo n’afọ ahụ, ná mmalite ọchịchị Zedekaya+ bụ́ eze Juda, n’afọ nke anọ, n’ọnwa nke ise, na Hananaya+ nwa Azọ, bụ́ onye amụma si Gibiọn,+ gwara m n’ụlọ Jehova n’ihu ndị nchụàjà nakwa n’ihu mmadụ niile, sị: