Abụ Ọma 25:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Jehova dị mma, bụrụkwa onye ezi omume.+Ọ bụ ya mere o ji ezi ndị mmehie ụzọ.+ Zekaraya 9:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Lee ka ịdị mma ya si dị ukwuu,+ leekwa ka ịma mma ya si dị ukwuu!+ Ọ bụ nri ga-eme ka ụmụ okorobịa na-eme nke ọma, mmanya ọhụrụ ga-emekwa ka ụmụ agbọghọ na-amaghị nwoke na-eme nke ọma.”+ Mak 10:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Jizọs sịrị ya: “Gịnị mere i ji akpọ m ezi onye?+ Ọ dịghị onye bụ́ ezi onye, ma e wezụga otu onye, ya bụ, Chineke.+
17 Lee ka ịdị mma ya si dị ukwuu,+ leekwa ka ịma mma ya si dị ukwuu!+ Ọ bụ nri ga-eme ka ụmụ okorobịa na-eme nke ọma, mmanya ọhụrụ ga-emekwa ka ụmụ agbọghọ na-amaghị nwoke na-eme nke ọma.”+
18 Jizọs sịrị ya: “Gịnị mere i ji akpọ m ezi onye?+ Ọ dịghị onye bụ́ ezi onye, ma e wezụga otu onye, ya bụ, Chineke.+