Abụ Ọma 25:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Jehova dị mma, bụrụkwa onye ezi omume.+Ọ bụ ya mere o ji ezi ndị mmehie ụzọ.+ Abụ Ọma 31:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Lee ka ịdị mma gị si dị ukwuu,+ nke i debeere ndị na-atụ egwu gị!+Nke i gosiri ndị na-agbaba n’ime gị,N’ihu ụmụ mmadụ.+ Aịzaya 63:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 M ga-ekwu okwu banyere obiọma* Jehova,+ banyere otuto Jehova, dị ka ihe niile Jehova meere anyị si dị,+ bụ́ oké ịdị mma ya n’ebe ụlọ Izrel nọ,+ nke o gosiri ha dị ka ebere ya+ na obiọma ya si dị ukwuu.
19 Lee ka ịdị mma gị si dị ukwuu,+ nke i debeere ndị na-atụ egwu gị!+Nke i gosiri ndị na-agbaba n’ime gị,N’ihu ụmụ mmadụ.+
7 M ga-ekwu okwu banyere obiọma* Jehova,+ banyere otuto Jehova, dị ka ihe niile Jehova meere anyị si dị,+ bụ́ oké ịdị mma ya n’ebe ụlọ Izrel nọ,+ nke o gosiri ha dị ka ebere ya+ na obiọma ya si dị ukwuu.