Abụ Ọma 75:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 “M ga-egbujikwa mpi niile nke ndị ajọ omume.”+A ga-eme ka mpi onye ezi omume dị elu.+ Abụ Ọma 82:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Meerenụ onye ọ na-enweghị ka ọ hà ya na ogbenye ụzọ mgbapụ;+Napụtanụ ha n’aka ndị ajọ omume.”+ Ilu 21:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Obi onye eze dị ka iyi n’aka Jehova.+ Ebe ọ bụla ọ chọrọ, ya echee ya ihu.+