2 Ndị Eze 25:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 O wee gbaa ụlọ Jehova ọkụ+ nakwa ụlọ eze+ na ụlọ niile dị na Jeruselem;+ ọ gbakwara ụlọ onye ukwu ọ bụla ọkụ.+ Jeremaya 34:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 “Nke a bụ ihe Jehova bụ́ Chineke Izrel kwuru, ‘Gaa gwa Zedekaya eze Juda,+ ee, sị ya: “Nke a bụ ihe Jehova kwuru, ‘Lee, m ga-enyefe obodo a n’aka eze Babịlọn,+ ọ ga-agbakwa ya ọkụ.+
9 O wee gbaa ụlọ Jehova ọkụ+ nakwa ụlọ eze+ na ụlọ niile dị na Jeruselem;+ ọ gbakwara ụlọ onye ukwu ọ bụla ọkụ.+
2 “Nke a bụ ihe Jehova bụ́ Chineke Izrel kwuru, ‘Gaa gwa Zedekaya eze Juda,+ ee, sị ya: “Nke a bụ ihe Jehova kwuru, ‘Lee, m ga-enyefe obodo a n’aka eze Babịlọn,+ ọ ga-agbakwa ya ọkụ.+