2 Nke a bụ ihe Jehova kwuru:
“Lee! Mmiri si n’ebe ugwu+ sọrọ na-abịa,+ ọ ghọwo iyi tojubigara ókè. Ọ ga-erikpukwa ala a na ihe niile dị n’ime ya, rikpuokwa obodo ya na ndị bi n’ime ya.+ Ndị ikom ga-akwa ákwá, ndị niile bi n’ala a ga-etikwa mkpu ákwá.+