Aịzaya 15:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Obi m na-akwara Moab ákwá.+ Ndị si n’ime ya gbapụ eruwo ọbụna Zoa+ na Eglat-shelaịshiya.+ N’ihi na n’ụzọ gbagoro Luhit+—onye ọ bụla ji ákwá na-agbago; n’ihi na ha nọ n’ụzọ Họroneyim+ na-akpasu iti mkpu ákwá banyere oké ọdachi ahụ. Aịzaya 16:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Ọ bụ ya mere ime afọ m ji na-eme mkpọtụ dị ka ụbọ akwara n’ihi Moab,+ ime ahụ́ m na-emekwa mkpọtụ n’ihi Kia-hareset.+ Matiu 9:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 Mgbe ọ batara n’ụlọ onye ahụ na-achị achị+ ma hụ ndị na-egbu ọjà nakwa ìgwè mmadụ ka ha nọ n’ọgba aghara,+
5 Obi m na-akwara Moab ákwá.+ Ndị si n’ime ya gbapụ eruwo ọbụna Zoa+ na Eglat-shelaịshiya.+ N’ihi na n’ụzọ gbagoro Luhit+—onye ọ bụla ji ákwá na-agbago; n’ihi na ha nọ n’ụzọ Họroneyim+ na-akpasu iti mkpu ákwá banyere oké ọdachi ahụ.
11 Ọ bụ ya mere ime afọ m ji na-eme mkpọtụ dị ka ụbọ akwara n’ihi Moab,+ ime ahụ́ m na-emekwa mkpọtụ n’ihi Kia-hareset.+
23 Mgbe ọ batara n’ụlọ onye ahụ na-achị achị+ ma hụ ndị na-egbu ọjà nakwa ìgwè mmadụ ka ha nọ n’ọgba aghara,+