Abụ Ọma 104:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Ị na-eme ka ọchịchịrị gbaa, ka o wee bụrụ abalị;+Ọ bụ mgbe ahụ ka anụ ọhịa niile bi n’oké ọhịa na-akpagharị. Zefanaya 3:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ndị isi nọ n’ime ya bụ ọdụm na-ebigbọ ebigbọ.+ Ndị na-ekpe ikpe na ya bụ anụ ọhịa wolf mgbede ndị na-adịghị atafọ ọkpụkpụ ọ bụla ruo ụtụtụ.+
20 Ị na-eme ka ọchịchịrị gbaa, ka o wee bụrụ abalị;+Ọ bụ mgbe ahụ ka anụ ọhịa niile bi n’oké ọhịa na-akpagharị.
3 Ndị isi nọ n’ime ya bụ ọdụm na-ebigbọ ebigbọ.+ Ndị na-ekpe ikpe na ya bụ anụ ọhịa wolf mgbede ndị na-adịghị atafọ ọkpụkpụ ọ bụla ruo ụtụtụ.+