Abụ Ákwá 3:64 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 64 Jehova, ị ga-emeso ha dị ka ọrụ aka ha si dị.+ 2 Ndị Tesalonaịka 1:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Nke a na-egosi na ọ bụ ezi omume n’ebe Chineke nọ iji mkpagbu kwụọ ndị na-akpagbu unu ụgwọ.+ Mkpughe 18:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Mee ya dị ka ya onwe ya mere ndị ọzọ,+ meekwa ya okpukpu abụọ nke ihe o mere, ee, okpukpu abụọ nke ihe o mere ndị ọzọ;+ n’ime iko ahụ+ nke ọ gbanyere ihe ọṅụṅụ a gwara agwa, gbanyere ya okpukpu abụọ+ nke ihe ọṅụṅụ ahụ a gwara agwa.+
6 Mee ya dị ka ya onwe ya mere ndị ọzọ,+ meekwa ya okpukpu abụọ nke ihe o mere, ee, okpukpu abụọ nke ihe o mere ndị ọzọ;+ n’ime iko ahụ+ nke ọ gbanyere ihe ọṅụṅụ a gwara agwa, gbanyere ya okpukpu abụọ+ nke ihe ọṅụṅụ ahụ a gwara agwa.+