Ilu 18:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Obi mmadụ na-adị elu tupu nkụpịa abịa,+ ịdị umeala n’obi na-abịakwa tupu otuto.+ Daniel 5:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Ma mgbe obi ya dịrị mpako, mmụọ ya akpọchiekwa, o wee dịrị mpako,+ a chụturu ya n’ocheeze nke alaeze ya, a napụkwara ya ùgwù ya.+ Mkpughe 18:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 O wee jiri oké olu tie mkpu,+ sị: “Ọ dawo! Babịlọn Ukwu ahụ adawo,+ ọ ghọwokwa ebe obibi nke ndị mmụọ ọjọọ na ebe zoro ezo nke ume ọ bụla e kupụrụ ekupụ+ nke na-adịghị ọcha na ebe zoro ezo nke anụ ufe niile na-adịghị ọcha, nke a kpọkwara asị!+
20 Ma mgbe obi ya dịrị mpako, mmụọ ya akpọchiekwa, o wee dịrị mpako,+ a chụturu ya n’ocheeze nke alaeze ya, a napụkwara ya ùgwù ya.+
2 O wee jiri oké olu tie mkpu,+ sị: “Ọ dawo! Babịlọn Ukwu ahụ adawo,+ ọ ghọwokwa ebe obibi nke ndị mmụọ ọjọọ na ebe zoro ezo nke ume ọ bụla e kupụrụ ekupụ+ nke na-adịghị ọcha na ebe zoro ezo nke anụ ufe niile na-adịghị ọcha, nke a kpọkwara asị!+