-
Jeremaya 35:15Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
15 Anọgidere m na-ezitere unu ndị ohu m niile, bụ́ ndị amụma,+ na-ebili n’isi ụtụtụ na-ezite ha, na-asị, ‘Biko, onye ọ bụla hapụ ụzọ ọjọọ ya,+ meenụ ka omume unu dị mma,+ unu esokwala chi ọzọ dị iche iche wee fee ha ofufe.+ Birikwanụ n’ala m nyere unu na nna nna unu hà.’+ Ma unu atọghị ntị n’ala, unu egeghịkwa m ntị.+
-