Job 6:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 N’ihi na akụ́ nke Onye Pụrụ Ime Ihe Niile dị n’ime m,+Nke mmụọ m na-aṅụ nsí ya;+Oké ụjọ nke si n’ebe Chineke nọ ji m.+ Job 7:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Ọ bụrụ na mụ emehiewo, olee ihe m ga-emeli gị, gị Onye na-ahụ ụmụ mmadụ?+Gịnị mere i ji lekwasị m anya, m wee ghọọrọ gị ibu arọ? Job 16:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 M tụsaara ahụ́, ma o mere ka m kụja;+O jidere m n’ekwo wee kụrie m n’ala,O lekwasịwo m anya. Abụ Ọma 38:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 N’ihi na akụ́ gị abamiwo abami n’ahụ́ m,+Aka gị abịakwasịwo m.+
4 N’ihi na akụ́ nke Onye Pụrụ Ime Ihe Niile dị n’ime m,+Nke mmụọ m na-aṅụ nsí ya;+Oké ụjọ nke si n’ebe Chineke nọ ji m.+
20 Ọ bụrụ na mụ emehiewo, olee ihe m ga-emeli gị, gị Onye na-ahụ ụmụ mmadụ?+Gịnị mere i ji lekwasị m anya, m wee ghọọrọ gị ibu arọ?