7 Ọ pụtawo dị ka ọdụm nke si n’obere ọhịa ọ nọ pụta,+ onye ahụ nke na-ebibi mba dị iche iche amalitewo njem;+ o siwo n’obodo ya bilie ka o mee ka ala gị bụrụ ihe ijuanya. Obodo gị niile ga-aghọ mkpọmkpọ ebe nke na ọ dịghị onye ga-ebi na ha.+
5 M ga-emekwa ka Raba+ bụrụ ebe kamel ga na-ata ahịhịa, meekwa ka ala ụmụ Amọn bụrụ ebe ìgwè ewu na atụrụ ga na-ezu ike;+ unu ga-amarakwa na mụ onwe m bụ Jehova.”’”+