Jeremaya 43:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 M ga-amụnye ụlọ chi niile nke Ijipt ọkụ;+ ọ ga-agba ha ọkụ ma buru ha laa, ọ ga-eyiri ala Ijipt, dị nnọọ ka onye ọzụzụ atụrụ na-eyiri uwe mwụda ya,+ ọ ga-esikwa na ya laa n’udo. Ezikiel 30:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 ‘A ga-emekwa ka ha tọgbọrọ n’efu n’etiti ala dị iche iche a lara n’iyi. Obodo ya ga-adịkwa kpọmkwem n’etiti obodo dị iche iche a lara n’iyi.+
12 M ga-amụnye ụlọ chi niile nke Ijipt ọkụ;+ ọ ga-agba ha ọkụ ma buru ha laa, ọ ga-eyiri ala Ijipt, dị nnọọ ka onye ọzụzụ atụrụ na-eyiri uwe mwụda ya,+ ọ ga-esikwa na ya laa n’udo.
7 ‘A ga-emekwa ka ha tọgbọrọ n’efu n’etiti ala dị iche iche a lara n’iyi. Obodo ya ga-adịkwa kpọmkwem n’etiti obodo dị iche iche a lara n’iyi.+