Joel 2:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 “Fụọnụ opi na Zayọn,+ tiekwanụ mkpu agha+ n’ugwu nsọ m.+ Ka ndị niile bi n’ala a maa jijiji;+ n’ihi na ụbọchị Jehova na-abịa,+ n’ihi na ọ dị nso! Obedaya 15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 N’ihi na ụbọchị+ Jehova nke ga-abịakwasị mba niile dị nso. Otú i si mee ya ka a ga-eme gị.+ Ụdị mmeso i mesoro ya ga-alọghachi n’isi gị.+ Zefanaya 1:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Derenụ duu n’ihu Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova;+ n’ihi na ụbọchị Jehova dị nso,+ n’ihi na Jehova akwadebewo àjà;+ o dowo ndị ọ kpọrọ òkù nsọ.+
2 “Fụọnụ opi na Zayọn,+ tiekwanụ mkpu agha+ n’ugwu nsọ m.+ Ka ndị niile bi n’ala a maa jijiji;+ n’ihi na ụbọchị Jehova na-abịa,+ n’ihi na ọ dị nso!
15 N’ihi na ụbọchị+ Jehova nke ga-abịakwasị mba niile dị nso. Otú i si mee ya ka a ga-eme gị.+ Ụdị mmeso i mesoro ya ga-alọghachi n’isi gị.+
7 Derenụ duu n’ihu Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova;+ n’ihi na ụbọchị Jehova dị nso,+ n’ihi na Jehova akwadebewo àjà;+ o dowo ndị ọ kpọrọ òkù nsọ.+