Abụ Ọma 110:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ọ ga-eme ihe e kpere n’ikpe n’etiti mba dị iche iche;+Ọ ga-eme ka ozu jupụta ebe niile.+Ọ ga-akụri onyeisi nke na-achị ala nwere ụba mmadụ.+ Aịzaya 24:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Ọ ga-erukwa n’ụbọchị ahụ na Jehova ga-eche ihu n’ebe ndị agha nọ n’ebe dị elu nọ, cheekwa ihu n’ebe ndị eze nke elu ala nọ.+ Zekaraya 14:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 “Jehova ga-aga buso mba ndị ahụ agha+ dị ka ọ na-eme n’ụbọchị ọ na-ebu agha, n’ụbọchị ọgụ.+
6 Ọ ga-eme ihe e kpere n’ikpe n’etiti mba dị iche iche;+Ọ ga-eme ka ozu jupụta ebe niile.+Ọ ga-akụri onyeisi nke na-achị ala nwere ụba mmadụ.+
21 Ọ ga-erukwa n’ụbọchị ahụ na Jehova ga-eche ihu n’ebe ndị agha nọ n’ebe dị elu nọ, cheekwa ihu n’ebe ndị eze nke elu ala nọ.+