Aịzaya 66:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 N’ihi na ọ bụ dị ka ọkụ ka Jehova ga-ekpe ikpe, ee, ọ ga-eji mma agha ya+ kpee anụ ahụ́ niile ikpe; ndị Jehova gburu ga-adịkwa ọtụtụ.+ Ezikiel 38:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 M ga-eme onwe m ka m dị ukwuu, dookwa onwe m nsọ,+ meekwa ka a mara m n’anya ọtụtụ mba; ha ga-amarakwa na mụ onwe m bụ Jehova.’+ Joel 3:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Ìgwè mmadụ, ìgwè mmadụ jupụtara na ndagwurugwu mkpebi ikpe,+ n’ihi na ụbọchị Jehova dị nso na ndagwurugwu mkpebi ikpe.+ Mkpughe 16:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 N’eziokwu, ha bụ okwu si n’aka+ ndị mmụọ ọjọọ ma na-eme ihe ịrịba ama,+ ha na-agakwurukwa ndị eze+ nke elu ụwa dum mmadụ bi,+ ka ha kpọkọta ha maka ibu agha+ nke oké ụbọchị+ nke Chineke, Onye Pụrụ Ime Ihe Niile.+
16 N’ihi na ọ bụ dị ka ọkụ ka Jehova ga-ekpe ikpe, ee, ọ ga-eji mma agha ya+ kpee anụ ahụ́ niile ikpe; ndị Jehova gburu ga-adịkwa ọtụtụ.+
23 M ga-eme onwe m ka m dị ukwuu, dookwa onwe m nsọ,+ meekwa ka a mara m n’anya ọtụtụ mba; ha ga-amarakwa na mụ onwe m bụ Jehova.’+
14 Ìgwè mmadụ, ìgwè mmadụ jupụtara na ndagwurugwu mkpebi ikpe,+ n’ihi na ụbọchị Jehova dị nso na ndagwurugwu mkpebi ikpe.+
14 N’eziokwu, ha bụ okwu si n’aka+ ndị mmụọ ọjọọ ma na-eme ihe ịrịba ama,+ ha na-agakwurukwa ndị eze+ nke elu ụwa dum mmadụ bi,+ ka ha kpọkọta ha maka ibu agha+ nke oké ụbọchị+ nke Chineke, Onye Pụrụ Ime Ihe Niile.+