Jeremaya 46:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Kwakọta ngwongwo ị ga-ebu mgbe a ga-adọrọ gị n’agha,+ gị ada+ bụ́ Ijipt, bụ́ nwaanyị bi n’ime ya. N’ihi na Nọf+ ga-aghọ ihe ijuanya, a ga-agbakwa ya ọkụ ka a ghara inwe onye bi ya.+
19 Kwakọta ngwongwo ị ga-ebu mgbe a ga-adọrọ gị n’agha,+ gị ada+ bụ́ Ijipt, bụ́ nwaanyị bi n’ime ya. N’ihi na Nọf+ ga-aghọ ihe ijuanya, a ga-agbakwa ya ọkụ ka a ghara inwe onye bi ya.+