31 “Lee! M na-emegide gị,+ gị Mpako,”+ ka Ọkaakaa+ Onyenwe anyị, bụ́ Jehova nke ụsụụ ndị agha, kwuru, “n’ihi na ụbọchị gị ga-abịa, bụ́ oge m ga-elebara gị anya.
17 “‘“Obi gị wee dị mpako n’ihi ịma mma gị.+ I mere ka amamihe gị laa n’iyi n’ihi mma ị mara nke na-egbu maramara.+ M ga-atụda gị n’ala.+ M ga-edebe gị n’ihu ndị eze, ka ha na-ele gị anya.+