Abụ Ákwá 4:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ntaramahụhụ e nyere ada bụ́ ndị m maka njehie ha dị ukwuu karịa ntaramahụhụ e nyere Sọdọm maka mmehie ya,+Bụ́ obodo a kwaturu n’otu ntabi anya, n’enweghị onye nyeere ya aka.+ Daniel 9:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 O wee mezuo ihe o kwuru gaje ime anyị+ na ndị ikpe anyị bụ́ ndị kpere anyị ikpe,+ site n’ime ka oké ọdachi dakwasị anyị, nke dakwasịrị Jeruselem, bụ́ ụdị na-emetụbeghị n’okpuru eluigwe.+ Emọs 3:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 ‘Ọ bụ naanị unu ka m maara+ n’ime ezinụlọ niile dị n’elu ala.+ Ọ bụ ya mere m ga-eji mee ka unu zaa ajụjụ maka njehie unu niile.+
6 Ntaramahụhụ e nyere ada bụ́ ndị m maka njehie ha dị ukwuu karịa ntaramahụhụ e nyere Sọdọm maka mmehie ya,+Bụ́ obodo a kwaturu n’otu ntabi anya, n’enweghị onye nyeere ya aka.+
12 O wee mezuo ihe o kwuru gaje ime anyị+ na ndị ikpe anyị bụ́ ndị kpere anyị ikpe,+ site n’ime ka oké ọdachi dakwasị anyị, nke dakwasịrị Jeruselem, bụ́ ụdị na-emetụbeghị n’okpuru eluigwe.+
2 ‘Ọ bụ naanị unu ka m maara+ n’ime ezinụlọ niile dị n’elu ala.+ Ọ bụ ya mere m ga-eji mee ka unu zaa ajụjụ maka njehie unu niile.+