Ezikiel 40:46 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 46 Ụlọ iri ihe nke chere ihu n’ebe ugwu bụ maka ndị nchụàjà bụ́ ndị na-arụ ọrụ a na-arụ n’ebe ịchụàjà.+ Ha bụ ụmụ Zedọk,+ ndị si n’agbụrụ Livaị, ndị na-abịaru Jehova nso ijere ya ozi.”+ Ezikiel 43:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 “‘Nye ụmụ Livaị bụ́ ndị nchụàjà,+ ndị si n’agbụrụ Zedọk,+ ndị na-abịakwute m+ ijere m ozi, nwa oké ehi si n’ìgwè ehi gị, ka ọ bụrụ àjà mmehie,’ ka Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru.+
46 Ụlọ iri ihe nke chere ihu n’ebe ugwu bụ maka ndị nchụàjà bụ́ ndị na-arụ ọrụ a na-arụ n’ebe ịchụàjà.+ Ha bụ ụmụ Zedọk,+ ndị si n’agbụrụ Livaị, ndị na-abịaru Jehova nso ijere ya ozi.”+
19 “‘Nye ụmụ Livaị bụ́ ndị nchụàjà,+ ndị si n’agbụrụ Zedọk,+ ndị na-abịakwute m+ ijere m ozi, nwa oké ehi si n’ìgwè ehi gị, ka ọ bụrụ àjà mmehie,’ ka Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru.+