Nehemaya 5:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Mụ onwe m na ụmụnne m na ndị na-ejere m ozi na-agbazinyekwa ha ego na ọka. Biko, ka anyị kwụsị ịgbazinye ego a ga-anata ọmụrụ nwa.+ Abụ Ọma 82:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 “Ruo ole mgbe ka unu ga na-ekpe ikpe na-ezighị ezi,+Na-ele ndị ajọ omume anya n’ihu?+ Sila. Aịzaya 1:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Mụtanụ ime ihe ọma;+ chọọnụ ikpe ziri ezi;+ gbazienụ onye mmegbu;+ kpeenụ nwa na-enweghị nna ikpe ziri ezi;+ kpechitenụ ọnụ nwaanyị di ya nwụrụ.”+
10 Mụ onwe m na ụmụnne m na ndị na-ejere m ozi na-agbazinyekwa ha ego na ọka. Biko, ka anyị kwụsị ịgbazinye ego a ga-anata ọmụrụ nwa.+
17 Mụtanụ ime ihe ọma;+ chọọnụ ikpe ziri ezi;+ gbazienụ onye mmegbu;+ kpeenụ nwa na-enweghị nna ikpe ziri ezi;+ kpechitenụ ọnụ nwaanyị di ya nwụrụ.”+