Diuterọnọmi 28:50 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 50 mba nke ihu ya na-emenye ụjọ,+ nke na-agaghị ele agadi nwoke anya n’ihu, nke na-agaghịkwa emere nwa okorobịa amara.+ Ezikiel 21:31 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 31 M ga-awụkwasị gị ọnụma m. M ga-afụkwasị gị ọkụ nke oké iwe m,+ m ga-enyefekwa gị n’aka ndị na-adịghị eche echiche, ndị nwere nkà n’ibibi ihe.+ Habakọk 1:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 N’ihi na, lee, m ga-eme ka ndị Kaldia bilie,+ bụ́ mba nwere obi ilu nke na-emekwa ihe ọsọ ọsọ, nke na-aga n’ebe ndị sara mbara n’ụwa iji weghara ebe obibi ndị na-abụghị nke ya.+
50 mba nke ihu ya na-emenye ụjọ,+ nke na-agaghị ele agadi nwoke anya n’ihu, nke na-agaghịkwa emere nwa okorobịa amara.+
31 M ga-awụkwasị gị ọnụma m. M ga-afụkwasị gị ọkụ nke oké iwe m,+ m ga-enyefekwa gị n’aka ndị na-adịghị eche echiche, ndị nwere nkà n’ibibi ihe.+
6 N’ihi na, lee, m ga-eme ka ndị Kaldia bilie,+ bụ́ mba nwere obi ilu nke na-emekwa ihe ọsọ ọsọ, nke na-aga n’ebe ndị sara mbara n’ụwa iji weghara ebe obibi ndị na-abụghị nke ya.+