Diuterọnọmi 32:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ọ nọ na-eme ka ọ nọkwasị n’ebe ndị dị elu n’ụwa,+O wee rie mkpụrụ si n’ubi.+O mere ka ọ na-aracha mmanụ aṅụ nke si na nkume dị elu,+Na mmanụ nke si n’oké nkume siri ike;+ 2 Samuel 5:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ndị okenye+ niile nke Izrel wee bịakwute eze n’ime Hibrọn. Ha na Eze Devid wee gbaa ndụ+ n’ime Hibrọn n’ihu Jehova. E mesịa, ha tere Devid mmanụ+ ịbụ eze Izrel.+ 1 Ndị Eze 4:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Ma Sọlọmọn chịrị alaeze niile malite n’Osimiri Yufretis+ ruo n’ala ndị Filistia, ruokwa n’ókè Ijipt. Ha na-eweta onyinye ma na-ejere Sọlọmọn ozi n’ụbọchị niile nke ndụ ya.+
13 Ọ nọ na-eme ka ọ nọkwasị n’ebe ndị dị elu n’ụwa,+O wee rie mkpụrụ si n’ubi.+O mere ka ọ na-aracha mmanụ aṅụ nke si na nkume dị elu,+Na mmanụ nke si n’oké nkume siri ike;+
3 Ndị okenye+ niile nke Izrel wee bịakwute eze n’ime Hibrọn. Ha na Eze Devid wee gbaa ndụ+ n’ime Hibrọn n’ihu Jehova. E mesịa, ha tere Devid mmanụ+ ịbụ eze Izrel.+
21 Ma Sọlọmọn chịrị alaeze niile malite n’Osimiri Yufretis+ ruo n’ala ndị Filistia, ruokwa n’ókè Ijipt. Ha na-eweta onyinye ma na-ejere Sọlọmọn ozi n’ụbọchị niile nke ndụ ya.+