Jeremaya 31:31 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 31 “Lee! Oge na-abịa,” ka Jehova kwuru, ‘mgbe mụ na ụlọ Izrel+ na ụlọ Juda+ ga-agba ọgbụgba ndụ ọhụrụ,+ Ndị Hibru 8:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Mgbe ọ sịrị “ọgbụgba ndụ ọhụrụ,” o mewo ka nke mbụ bụrụ ihe oge ya gafeworo.+ Ma ihe ahụ e mere ka ọ bụrụ ihe oge ya gafeworo, nke mekwara ochie, fọrọ nke nta ka ọ pụọ n’anya.+
31 “Lee! Oge na-abịa,” ka Jehova kwuru, ‘mgbe mụ na ụlọ Izrel+ na ụlọ Juda+ ga-agba ọgbụgba ndụ ọhụrụ,+
13 Mgbe ọ sịrị “ọgbụgba ndụ ọhụrụ,” o mewo ka nke mbụ bụrụ ihe oge ya gafeworo.+ Ma ihe ahụ e mere ka ọ bụrụ ihe oge ya gafeworo, nke mekwara ochie, fọrọ nke nta ka ọ pụọ n’anya.+