Jeremaya 1:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 “Ma, gị onwe gị, kee ájị̀ n’úkwù,+ bilie gwa ha ihe niile m na-enye gị n’iwu. Atụla ụjọ n’ihi ha,+ ka m wee ghara ime ka ụjọ jide gị n’ihu ha. Ezikiel 3:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 M ga-emeghe ọnụ gị mgbe m ga-agwa gị okwu, ị ga-asịkwa ha,+ ‘Nke a bụ ihe Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru.’ Ka onye chọrọ ịnụ nụrụ,+ ka onye na-achọghị ịnụ ghara ịnụ, n’ihi na ha bụ ụlọ na-enupụ isi.+
17 “Ma, gị onwe gị, kee ájị̀ n’úkwù,+ bilie gwa ha ihe niile m na-enye gị n’iwu. Atụla ụjọ n’ihi ha,+ ka m wee ghara ime ka ụjọ jide gị n’ihu ha.
27 M ga-emeghe ọnụ gị mgbe m ga-agwa gị okwu, ị ga-asịkwa ha,+ ‘Nke a bụ ihe Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru.’ Ka onye chọrọ ịnụ nụrụ,+ ka onye na-achọghị ịnụ ghara ịnụ, n’ihi na ha bụ ụlọ na-enupụ isi.+