Jenesis 14:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Melkizedek+ bụ́ eze Selem+ wee wepụta achịcha na mmanya,+ ya onwe ya bụkwa onye nchụàjà nke Chineke bụ́ Onye Kasị Elu.+ Daniel 2:47 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 47 Eze wee gwa Daniel, sị: “N’ezie, Chineke unu bụ Chi kasị chi niile+ na Onyenwe ndị eze+ na Onye na-ekpughe ihe nzuzo, ebe i nwere ike ikpughe ihe nzuzo a.”+ 1 Ndị Kọrịnt 8:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 N’ihi na ọ bụ ezie na e nwere ndị a na-akpọ “chi,”+ ma ọ̀ bụ n’eluigwe+ ma ọ bụ n’ụwa,+ dị nnọọ ka e nwere ọtụtụ “chi” na ọtụtụ “ndị nwe mmadụ,”+
18 Melkizedek+ bụ́ eze Selem+ wee wepụta achịcha na mmanya,+ ya onwe ya bụkwa onye nchụàjà nke Chineke bụ́ Onye Kasị Elu.+
47 Eze wee gwa Daniel, sị: “N’ezie, Chineke unu bụ Chi kasị chi niile+ na Onyenwe ndị eze+ na Onye na-ekpughe ihe nzuzo, ebe i nwere ike ikpughe ihe nzuzo a.”+
5 N’ihi na ọ bụ ezie na e nwere ndị a na-akpọ “chi,”+ ma ọ̀ bụ n’eluigwe+ ma ọ bụ n’ụwa,+ dị nnọọ ka e nwere ọtụtụ “chi” na ọtụtụ “ndị nwe mmadụ,”+