Daniel 1:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Onyeisi ndị na-eje ozi n’obí eze gbanwere aha ha.+ Ọ gụrụ Daniel Belteshaza;+ gụọ Hananaya Shedrak; gụọ Mishel Mishak; gụọ Azaraya Abednego.+ Daniel 4:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 N’ikpeazụ, Daniel, onye aha ya bụ Belteshaza+ dị ka aha chi m si dị,+ onye mmụọ nke chi dị iche iche dị nsọ dịkwa n’ime ya,+ batara n’ihu m; m wee kọọrọ ya nrọ ahụ, sị:
7 Onyeisi ndị na-eje ozi n’obí eze gbanwere aha ha.+ Ọ gụrụ Daniel Belteshaza;+ gụọ Hananaya Shedrak; gụọ Mishel Mishak; gụọ Azaraya Abednego.+
8 N’ikpeazụ, Daniel, onye aha ya bụ Belteshaza+ dị ka aha chi m si dị,+ onye mmụọ nke chi dị iche iche dị nsọ dịkwa n’ime ya,+ batara n’ihu m; m wee kọọrọ ya nrọ ahụ, sị: