2 “Kọọnụ ya n’etiti mba dị iche iche, kwusaakwanụ ya.+ Gwunyenụ ihe mgbaàmà;+ kwusaanụ ya. Unu ezola ihe ọ bụla ezo. Sịnụ, ‘E wegharawo Babịlọn.+ E menyewo Bel ihere.+ Ụjọ ejidela Merodak. E menyewo ihe oyiyi ya niile ihere.+ Ụjọ ejidela arụsị ya niile na-asọ oyi ka nsị.’