Jeremaya 50:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 M siiri gị ọnyà, ọ matawo gị, gị Babịlọn, ma ị maghị.+ A chọtara gị ma jide gị, n’ihi na ọ bụ Jehova ka ị lụsoro ọgụ.+ Jeremaya 50:46 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 46 Mkpọtụ nke ga-eme mgbe a ga-eweghara Babịlọn ga-eme ka ụwa maa jijiji,+ a ga-anụkwa mkpu ákwá n’etiti mba dị iche iche.”+ Jeremaya 51:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Na mberede, Babịlọn adawo, o wee kụrie.+ Kwasierenụ ya ákwá ike.+ Werenụ mmanụ bọlsọm a ga-ete ya maka ihe mgbu ya.+ Ikekwe, a ga-agwọta ya.” Mkpughe 14:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Mmụọ ozi ọzọ, bụ́ nke abụọ wee sochie, na-ekwu, sị: “Ọ dawo! Babịlọn+ Ukwu ahụ adawo,+ bụ́ onye mere ka mba niile ṅụọ mmanya+ nke iwe nke ịkwa iko ya!”+
24 M siiri gị ọnyà, ọ matawo gị, gị Babịlọn, ma ị maghị.+ A chọtara gị ma jide gị, n’ihi na ọ bụ Jehova ka ị lụsoro ọgụ.+
46 Mkpọtụ nke ga-eme mgbe a ga-eweghara Babịlọn ga-eme ka ụwa maa jijiji,+ a ga-anụkwa mkpu ákwá n’etiti mba dị iche iche.”+
8 Na mberede, Babịlọn adawo, o wee kụrie.+ Kwasierenụ ya ákwá ike.+ Werenụ mmanụ bọlsọm a ga-ete ya maka ihe mgbu ya.+ Ikekwe, a ga-agwọta ya.”
8 Mmụọ ozi ọzọ, bụ́ nke abụọ wee sochie, na-ekwu, sị: “Ọ dawo! Babịlọn+ Ukwu ahụ adawo,+ bụ́ onye mere ka mba niile ṅụọ mmanya+ nke iwe nke ịkwa iko ya!”+