45 E mesịa, Fero gụrụ Josef Zafenat-pania ma kpọnye ya Asinat+ ada Pọtifera, bụ́ onye nchụàjà Ọn,+ ka ọ bụrụ nwunye ya. Josef wee malite ijegharị n’ala Ijipt.+
34 Fero Niko mekwara Elayakim+ nwa Josaya eze n’ọnọdụ Josaya nna ya ma gbanwee aha ya ka ọ bụrụ Jehoyakim. Ọ kpọkwaara Jehoahaz wee kpọta ya n’Ijipt, bụ́ ebe o mesịrị nwụọ.+