Matiu 3:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 unu asịkwala n’ime onwe unu, ‘Ebreham bụ nna anyị.’+ N’ihi na ana m asị unu na Chineke nwere ike ime ka Ebreham nweta ụmụ+ site na nkume ndị a. Matiu 10:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 kama nke ahụ, na-agakwurunụ atụrụ furu efu nke ụlọ Izrel.+ Matiu 15:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 O wee zaa, sị: “E ziteghị m ijekwuru ndị ọ bụla ma ọ́ bụghị atụrụ furu efu nke ụlọ Izrel.”+ Jọn 19:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Otú ọ dị, ha tiri mkpu, sị: “Kpọrọ ya pụọ! Kpọrọ ya pụọ! Kpọgide ya n’osisi!” Paịlet sịrị ha: “M̀ ga-akpọgide eze unu n’osisi?” Ndị isi nchụàjà wee zaa, sị: “Anyị enweghị eze ọ bụla ma ọ bụghị Siza.”+
9 unu asịkwala n’ime onwe unu, ‘Ebreham bụ nna anyị.’+ N’ihi na ana m asị unu na Chineke nwere ike ime ka Ebreham nweta ụmụ+ site na nkume ndị a.
15 Otú ọ dị, ha tiri mkpu, sị: “Kpọrọ ya pụọ! Kpọrọ ya pụọ! Kpọgide ya n’osisi!” Paịlet sịrị ha: “M̀ ga-akpọgide eze unu n’osisi?” Ndị isi nchụàjà wee zaa, sị: “Anyị enweghị eze ọ bụla ma ọ bụghị Siza.”+