23 Mgbe ha bịarutere na ndagwurugwu Eshkọl,+ ha gbuturu otu alaka osisi vaịn nke mịrị otu ụyọkọ mkpụrụ vaịn.+ Mmadụ abụọ n’ime ndị ikom ahụ wee jiri okporo osisi buru ya, butekwa mkpụrụ pọmigranet+ ụfọdụ na mkpụrụ fig ụfọdụ.
4 Okooko osisi na-achanwụ achanwụ+ nke e ji chọọ ya mma, nke dị n’isi ndagwurugwu ahụ nke na-eme nri, ga-adị ka mkpụrụ fig mbụ+ nke mịrị tupu oge ọkọchị, nke ọ na-abụ, mgbe mmadụ lere anya hụ ya, ọ na-eri ya ozugbo ọ batara ya n’aka.
7Nke m agwụla,+ n’ihi na adịzi m ka mkpụrụ osisi a ghọtara n’oge okpomọkụ, dị ka mkpụrụ vaịn a tụtụkọtara mgbe e wechara ihe ubi!+ E nweghị ụyọkọ mkpụrụ vaịn a ga-eri, e nweghị mkpụrụ fig mbụ, nke na-agụ mkpụrụ obi m agụụ!+