Ọnụ Ọgụgụ 25:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Izrel wee rapara n’ahụ́ Bel nke Piọ;+ Jehova wee weso Izrel iwe dị ọkụ.+ Diuterọnọmi 4:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 “Unu ji anya unu hụ ihe Jehova mere n’ihe metụtara Bel nke Piọ,+ na Jehova bụ́ Chineke gị lara onye ọ bụla nke sooro Bel nke Piọ n’iyi n’etiti unu.+ Abụ Ọma 106:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 Ha wee malite ịrapara n’ahụ́ Bel nke Piọ,+Na-erikwa àjà a na-achụrụ ihe ndị na-adịghị ndụ.+
3 “Unu ji anya unu hụ ihe Jehova mere n’ihe metụtara Bel nke Piọ,+ na Jehova bụ́ Chineke gị lara onye ọ bụla nke sooro Bel nke Piọ n’iyi n’etiti unu.+