16 Lee! Ọ bụ ha bụ ndị Belam gwara okwu, ha wee raba ụmụ Izrel n’imeso Jehova omume ekwesịghị ntụkwasị obi+ n’ihe ahụ mere na Piọ,+ ihe otiti wee dakwasị nzukọ Jehova.+
10 “Ahụrụ m Izrel dị ka mkpụrụ vaịn dị n’ala ịkpa.+ Ahụrụ m ndị nna nna unu dị ka mkpụrụ mbụ osisi fig mịrị na nke mbụ ya.+ Ha bakwuuru Bel nke Piọ,+ ha wee rara onwe ha nye ihe ihere,+ ha wee ghọọ ndị rụrụ arụ dị nnọọ ka ihe ahụ nke ha hụrụ n’anya.+