31 O wee ruo na, dị ka à ga-asị na ije ije ná mmehie Jeroboam+ nwa Nibat bụ ntakịrị+ ihe n’anya ya, ọ lụụrụ+ Jezibel+ bụ́ ada Etbel eze ndị Saịdọn+ ma malite ife Bel,+ na-akpọkwara ya isiala.
13 N’ihi na chi gị adịwo ọtụtụ dị ka obodo ndị dị n’ime gị, gị Juda;+ unu arụworo ihe ihere+ ọtụtụ ebe ịchụàjà dị ka e nwere ọtụtụ okporo ámá na Jeruselem, bụ́ ebe ịchụàjà maka isurere Bel ihe nsure ọkụ.’+