18 n’ihi na ha ji omume aghụghọ+ ha wakpo unu, bụ́ nke ha ji aghụghọ meso unu n’ihe ahụ mere na Piọ+ nakwa n’ihe metụtara Kọzbaị+ nwa otu onyeisi na Midian, bụ́ nwanne ha nwaanyị onye e gburu+ n’ụbọchị ihe otiti ahụ e tiri n’ihi ihe ahụ mere na Piọ.”+