Aịzaya 30:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 ndị na-ebili ka ha gaa Ijipt,+ ndị na-ajụghịkwa m ase,+ ndị na-aga ka ha gbaba n’ebe e wusiri ike nke Fero, gbabakwa na ndò Ijipt!+ Hosia 5:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 “Ifrem wee hụ ọrịa ọ na-arịa, Juda hụkwara ọnyá ya.+ Ifrem wee gaa Asiria+ zigara eze ukwu+ ndị ozi. Ma onye ahụ agwọlighị unu,+ ọ pụghịkwa ime ka ọnyá unu laa.+
2 ndị na-ebili ka ha gaa Ijipt,+ ndị na-ajụghịkwa m ase,+ ndị na-aga ka ha gbaba n’ebe e wusiri ike nke Fero, gbabakwa na ndò Ijipt!+
13 “Ifrem wee hụ ọrịa ọ na-arịa, Juda hụkwara ọnyá ya.+ Ifrem wee gaa Asiria+ zigara eze ukwu+ ndị ozi. Ma onye ahụ agwọlighị unu,+ ọ pụghịkwa ime ka ọnyá unu laa.+