10 N’ihi na kpakpando nke eluigwe na ìgwè kpakpando Kisịl +ha agaghị enwupụta ìhè ha; anyanwụ ga-agbakwa ọchịchịrị mgbe ọ na-awa, ọnwa agaghịkwa enye ìhè ya.
7 “‘Mgbe a ga-emenyụ gị dị ka ọkụ, m ga-ekpuchi eluigwe, meekwa ka kpakpando ya gbaa ọchịchịrị. M ga-ejikwa ígwé ojii kpuchie anyanwụ, ọnwa agaghịkwa enwupụta ìhè ya.+