10 N’ihi na kpakpando nke eluigwe na ìgwè kpakpando Kisịl +ha agaghị enwupụta ìhè ha; anyanwụ ga-agbakwa ọchịchịrị mgbe ọ na-awa, ọnwa agaghịkwa enye ìhè ya.
29 “Ozugbo mkpagbu nke ụbọchị ndị ahụ gasịrị, anyanwụ ga-agba ọchịchịrị,+ ọnwa+ agaghịkwa enye ìhè ya, kpakpando ga-esikwa n’eluigwe daa, a ga-emekwa ka ike nke eluigwe maa jijiji.+
12 M wee hụ mgbe o meghere nke isii n’ime ihe ndị ahụ a kara akara, e nwere oké ala ọma jijiji; anyanwụ jikwara oji dị ka ákwà mkpe+ e ji ajị anụ mee, ọnwa dum chakwara dị ka ọbara,+